Deri - Phyno

Deri - Phyno

Альбом
Deal with It
Год
2019
Язык
`Vietnam`
Длительность
183980

Şarkının sözleri aşağıdadır Deri , sanatçı - Phyno çeviriyle birlikte

" Deri " şarkısının sözleri

Çevirili orijinal metin

Deri

Phyno

Nwa negodu ihe Ị bu na aga

Ife gị melu m folu ntụtụ na ata

Cholu gị wee bịawa okokomaiko

Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh

Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya

M wee welu maka gị wee chabazia Anya

Ife Ị melu m dịka Baby ọ na agụ akwa

Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa

Ka Deri oh, Deri oh

Deri nwa mama, Deri oh

Ọ ga eticha gị ka Deri

Deri oh, Deri oh

Nkechi oh, Nkechi oh

Nkechi oh oh oh, Nkechi oh

Ọ bu gịnị sere m na gị

Nkechi oh, chelu m oh

Ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Nkechi ị marọ ka m si

Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Ị bulu olu, ị bulu olu

Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu

Ọ ga eme gị oji, Ọ ga eli gị olu

Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ

Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme

Abia na enu bed Ọ ma eme

She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele

Obele ohele nke gị ekpo

Ticha gị

Ka Deri oh, Deri oh

Deri nwa mama, Deri oh

Ọ ga eticha gị ka Deri

Deri oh, Deri oh

Nkechi oh, Nkechi oh

Nkechi oh oh oh, Nkechi oh

Ọ bu gịnị selu m na gị

Nkechi oh, chelu m oh

Ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Nkechi ị marọ ka m si

Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa

M ma ngucha di number men na achọ gị ma taa

Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga

A na ekwu nke ị melu ị me ọzọ

Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị

Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị

M zobili na nkolo m wee chee gị

Ife ị melu m nya ka m ga eme gị

Ticha gị

Ka Deri oh, Deri oh

Deri nwa mama, Deri oh

Ọ ga eticha gị ka Deri

Deri oh, Deri oh

Nkechi oh, Nkechi oh

Nkechi oh oh oh, Nkechi oh

Ọ bu gịnị sere m na gị

Nkechi oh, chelu m oh

Ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Nkechi ị marọ ka m si

Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

Ị marọ ka m si kwadọ

2 milyondan fazla şarkı sözü

Farklı dillerde şarkılar

Çeviriler

Tüm dillere yüksek kaliteli çeviriler

Hızlı arama

İhtiyacınız olan metinleri saniyeler içinde bulun